1 Ihe E Mere 4:14
1 Chronicles 4:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Meonotai bụ nna Ofra. Seraya bụ nna Joab, Joab bụ nna Ge Harashim. A kpọrọ ha Ge Harashim nʼihi na ha bụ ndị ǹka.
1 Chronicles 4:14 in English
1 Chronicles 4:14 · Berean Standard Bible
Meonothai was the father of Ophrah, and Seraiah was the father of Joab, the father of those living in Ge-harashim, which was given this name because its people were craftsmen.*
Context
12Eshton mụrụ Bet-Raafa, na Pasea, na Tihina. Tihina mụrụ Ir Nahash. Ndị a niile bụ ndị ikwu Reka. 13Ụmụ ndị ikom Kenaz mụtara bụ,
Otniel na Seraya.
Otniel amụta
Hatat na Meonotai. 14Meonotai bụ nna Ofra.
Seraya bụ nna Joab,
Joab bụ nna Ge Harashim. A kpọrọ ha Ge Harashim nʼihi na ha bụ ndị ǹka. 15Kaleb nwa Jefune mụrụ
Iru, Elaa na Naam.
Ma Elaa mụrụ
Kenaz. 16Ụmụ ndị ikom Jehalelel mụrụ bụ ndị a:
Zif, Zifa, Tiria na Asarel.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.