1 Ihe E Mere 4:13
1 Chronicles 4:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Kenaz mụtara bụ, Otniel na Seraya. Otniel amụta Hatat na Meonotai.
1 Chronicles 4:13 in English
1 Chronicles 4:13 · Berean Standard Bible
The sons of Kenaz: Othniel and Seraiah. The sons of Othniel: Hathath and Meonothai.*
Context
11Kelub, nwanne nwoke Shua mụrụ Mehia, nna Eshton, 12Eshton mụrụ Bet-Raafa, na Pasea, na Tihina. Tihina mụrụ Ir Nahash. Ndị a niile bụ ndị ikwu Reka. 13Ụmụ ndị ikom Kenaz mụtara bụ,
Otniel na Seraya.
Otniel amụta
Hatat na Meonotai. 14Meonotai bụ nna Ofra.
Seraya bụ nna Joab,
Joab bụ nna Ge Harashim. A kpọrọ ha Ge Harashim nʼihi na ha bụ ndị ǹka. 15Kaleb nwa Jefune mụrụ
Iru, Elaa na Naam.
Ma Elaa mụrụ
Kenaz.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.