Native Bible

1 Chronicles 4:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kelub, nwanne nwoke Shua mụrụ Mehia, nna Eshton,

1 Chronicles 4:11 in English

1 Chronicles 4:11 · Berean Standard Bible

Chelub the brother of Shuhah was the father of Mehir, who was the father of Eshton.

Context

9Jabez bụ nwoke a na-asọpụrụ karịa ụmụnne ya ndị ikom niile. Nne ya kpọrọ aha ya Jabez, sị, “A mụrụ m ya nʼihe mgbu.” 10Jabez tikuru Chineke Izrel mkpu akwa sị ya, “Biko gọzie m, mee ka oke ala m saa mbara. Kwere ka aka gị dịkwasị m, ma wezuga m site nʼihe mmerụ ahụ ọbụla, ka m si otu a gbanarị ihe mgbu.” Chineke zara ekpere ya meere ya ihe ọ rịọrọ. 11Kelub, nwanne nwoke Shua mụrụ Mehia, nna Eshton, 12Eshton mụrụ Bet-Raafa, na Pasea, na Tihina. Tihina mụrụ Ir Nahash. Ndị a niile bụ ndị ikwu Reka. 13Ụmụ ndị ikom Kenaz mụtara bụ, Otniel na Seraya. Otniel amụta Hatat na Meonotai.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.