1 Ihe E Mere 4:9
1 Chronicles 4:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jabez bụ nwoke a na-asọpụrụ karịa ụmụnne ya ndị ikom niile. Nne ya kpọrọ aha ya Jabez, sị, “A mụrụ m ya nʼihe mgbu.”
1 Chronicles 4:9 in English
1 Chronicles 4:9 · Berean Standard Bible
Now Jabez was more honorable than his brothers. His mother had named him Jabez,* saying, “Because I bore him in pain.”
Context
7Ụmụ ndị ikom Hela mụtara bụ
Zeret, Zoha, Etnan 8na Koz, onye bụ nna Anub na Hazobeba, nakwa nke ikwu Ahahel, nwa Harum. 9Jabez bụ nwoke a na-asọpụrụ karịa ụmụnne ya ndị ikom niile. Nne ya kpọrọ aha ya Jabez, sị, “A mụrụ m ya nʼihe mgbu.” 10Jabez tikuru Chineke Izrel mkpu akwa sị ya, “Biko gọzie m, mee ka oke ala m saa mbara. Kwere ka aka gị dịkwasị m, ma wezuga m site nʼihe mmerụ ahụ ọbụla, ka m si otu a gbanarị ihe mgbu.” Chineke zara ekpere ya meere ya ihe ọ rịọrọ. 11Kelub, nwanne nwoke Shua mụrụ Mehia, nna Eshton,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.