Native Bible

1 Chronicles 4:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Hela mụtara bụ Zeret, Zoha, Etnan

1 Chronicles 4:7 in English

1 Chronicles 4:7 · Berean Standard Bible

The sons of Helah were Zereth, Zohar,* Ethnan,

Context

5Ashua nna Tekoa lụrụ ndị nwunye abụọ: Hela na Naara. 6Naara mụtaara ya Ahuzam, na Hefa, na Temeni, na Haahashitari. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Naara. 7Ụmụ ndị ikom Hela mụtara bụ Zeret, Zoha, Etnan 8na Koz, onye bụ nna Anub na Hazobeba, nakwa nke ikwu Ahahel, nwa Harum. 9Jabez bụ nwoke a na-asọpụrụ karịa ụmụnne ya ndị ikom niile. Nne ya kpọrọ aha ya Jabez, sị, “A mụrụ m ya nʼihe mgbu.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.