Native Bible

1 Chronicles 4:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Naara mụtaara ya Ahuzam, na Hefa, na Temeni, na Haahashitari. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Naara.

1 Chronicles 4:6 in English

1 Chronicles 4:6 · Berean Standard Bible

Naarah bore to him Ahuzzam, Hepher, Temeni, and Haahashtari. These were the descendants of Naarah.

Context

4Penuel bụ nna Gedoa, Eza bụ nna Husha. Ndị a bụ ụmụ Hua, bụ ọkpara Efrata, nna Betlehem. 5Ashua nna Tekoa lụrụ ndị nwunye abụọ: Hela na Naara. 6Naara mụtaara ya Ahuzam, na Hefa, na Temeni, na Haahashitari. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Naara. 7Ụmụ ndị ikom Hela mụtara bụ Zeret, Zoha, Etnan 8na Koz, onye bụ nna Anub na Hazobeba, nakwa nke ikwu Ahahel, nwa Harum.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.