1 Ihe E Mere 4:5
1 Chronicles 4:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ashua nna Tekoa lụrụ ndị nwunye abụọ: Hela na Naara.
1 Chronicles 4:5 in English
1 Chronicles 4:5 · Berean Standard Bible
Ashhur the father of Tekoa had two wives, Helah and Naarah.
Context
3Ndị a bụ ụmụ Etam:
Jezril, na Ishma, na Idbash, aha nwanne ha nwanyị bụ Hazelelponi. 4Penuel bụ nna Gedoa, Eza bụ nna Husha.
Ndị a bụ ụmụ Hua, bụ ọkpara Efrata, nna Betlehem. 5Ashua nna Tekoa lụrụ ndị nwunye abụọ: Hela na Naara. 6Naara mụtaara ya Ahuzam, na Hefa, na Temeni, na Haahashitari. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Naara. 7Ụmụ ndị ikom Hela mụtara bụ
Zeret, Zoha, Etnan
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.