Native Bible

1 Chronicles 4:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ ụmụ Etam: Jezril, na Ishma, na Idbash, aha nwanne ha nwanyị bụ Hazelelponi.

1 Chronicles 4:3 in English

1 Chronicles 4:3 · Berean Standard Bible

These were the sons * of Etam: Jezreel, Ishma, and Idbash. And their sister was named Hazzelelponi.

Context

1Ndị ikwu Juda bụ Perez, Hezrọn, Kami, Hua na Shobal. 2Shobal mụrụ Reaya, onye bụ nna Jahat. Jahat bụ nna Ahumai na Lahad, ndị a bụ ndị ikwu Zorat. 3Ndị a bụ ụmụ Etam: Jezril, na Ishma, na Idbash, aha nwanne ha nwanyị bụ Hazelelponi. 4Penuel bụ nna Gedoa, Eza bụ nna Husha. Ndị a bụ ụmụ Hua, bụ ọkpara Efrata, nna Betlehem. 5Ashua nna Tekoa lụrụ ndị nwunye abụọ: Hela na Naara.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.