1 Ihe E Mere 4:2
1 Chronicles 4:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Shobal mụrụ Reaya, onye bụ nna Jahat. Jahat bụ nna Ahumai na Lahad, ndị a bụ ndị ikwu Zorat.
1 Chronicles 4:2 in English
1 Chronicles 4:2 · Berean Standard Bible
Reaiah son of Shobal was the father of Jahath, and Jahath was the father of Ahumai and Lahad. These were the clans of the Zorathites.
Context
1Ndị ikwu Juda bụ
Perez, Hezrọn, Kami, Hua na Shobal. 2Shobal mụrụ Reaya, onye bụ nna Jahat. Jahat bụ nna Ahumai na Lahad, ndị a bụ ndị ikwu Zorat. 3Ndị a bụ ụmụ Etam:
Jezril, na Ishma, na Idbash, aha nwanne ha nwanyị bụ Hazelelponi. 4Penuel bụ nna Gedoa, Eza bụ nna Husha.
Ndị a bụ ụmụ Hua, bụ ọkpara Efrata, nna Betlehem.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.