Native Bible

1 Chronicles 4:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ikwu Juda bụ Perez, Hezrọn, Kami, Hua na Shobal.

1 Chronicles 4:1 in English

1 Chronicles 4:1 · Berean Standard Bible

The descendants of Judah: Perez, Hezron, Carmi, Hur, and Shobal.

Context

1Ndị ikwu Juda bụ Perez, Hezrọn, Kami, Hua na Shobal. 2Shobal mụrụ Reaya, onye bụ nna Jahat. Jahat bụ nna Ahumai na Lahad, ndị a bụ ndị ikwu Zorat. 3Ndị a bụ ụmụ Etam: Jezril, na Ishma, na Idbash, aha nwanne ha nwanyị bụ Hazelelponi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.