1 Ihe E Mere 3:8
1 Chronicles 3:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Elishama, Eliada na Elifelet. Ha niile dị itoolu nʼọnụọgụgụ.
1 Chronicles 3:8 in English
1 Chronicles 3:8 · Berean Standard Bible
Elishama, Eliada, and Eliphelet—nine in all.
Context
6Ndị ọzọ bụkwa Ibha, Elishua,* Elifelet, 7Noga, Nefeg, Jafia, 8Elishama, Eliada na Elifelet. Ha niile dị itoolu nʼọnụọgụgụ. 9Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Devid, na-agụnyeghị ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara. Tama bụ nwanne ha nwanyị. 10Ndị a bụ ụmụ Solomọn: Rehoboam,
na Abija,
na Asa,
na Jehoshafat,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.