1 Ihe E Mere 3:10
1 Chronicles 3:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ ụmụ Solomọn: Rehoboam, na Abija, na Asa, na Jehoshafat,
1 Chronicles 3:10 in English
1 Chronicles 3:10 · Berean Standard Bible
Solomon’s son was Rehoboam: Abijah was his son, Asa his son, Jehoshaphat his son,
Context
8Elishama, Eliada na Elifelet. Ha niile dị itoolu nʼọnụọgụgụ. 9Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Devid, na-agụnyeghị ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara. Tama bụ nwanne ha nwanyị. 10Ndị a bụ ụmụ Solomọn: Rehoboam,
na Abija,
na Asa,
na Jehoshafat, 11na Joram,*
na Ahazaya,
na Joash, 12na Amazaya,
na Azaraya,
na Jotam,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.