Native Bible

1 Chronicles 3:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na Joram,* na Ahazaya, na Joash,

1 Chronicles 3:11 in English

1 Chronicles 3:11 · Berean Standard Bible

Joram * his son, Ahaziah his son, Joash his son,

Context

9Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Devid, na-agụnyeghị ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara. Tama bụ nwanne ha nwanyị. 10Ndị a bụ ụmụ Solomọn: Rehoboam, na Abija, na Asa, na Jehoshafat, 11na Joram,* na Ahazaya, na Joash, 12na Amazaya, na Azaraya, na Jotam, 13na Ehaz, na Hezekaya, na Manase,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.