Native Bible

1 Chronicles 3:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Devid, na-agụnyeghị ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara. Tama bụ nwanne ha nwanyị.

1 Chronicles 3:9 in English

1 Chronicles 3:9 · Berean Standard Bible

These were all the sons of David, besides the sons by his concubines. And Tamar was their sister.

Context

7Noga, Nefeg, Jafia, 8Elishama, Eliada na Elifelet. Ha niile dị itoolu nʼọnụọgụgụ. 9Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Devid, na-agụnyeghị ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara. Tama bụ nwanne ha nwanyị. 10Ndị a bụ ụmụ Solomọn: Rehoboam, na Abija, na Asa, na Jehoshafat, 11na Joram,* na Ahazaya, na Joash,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.