Native Bible

1 Chronicles 3:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Noga, Nefeg, Jafia,

1 Chronicles 3:7 in English

Context

5Ndị a bụkwa ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ: Shamua,* Shobab, Netan na Solomọn. Mmadụ anọ ndị a bụ ndị Batsheba nwa nwanyị Amiel mụrụ. 6Ndị ọzọ bụkwa Ibha, Elishua,* Elifelet, 7Noga, Nefeg, Jafia, 8Elishama, Eliada na Elifelet. Ha niile dị itoolu nʼọnụọgụgụ. 9Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Devid, na-agụnyeghị ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara. Tama bụ nwanne ha nwanyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.