Native Bible

1 Chronicles 3:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ọzọ bụkwa Ibha, Elishua,* Elifelet,

1 Chronicles 3:6 in English

1 Chronicles 3:6 · Berean Standard Bible

David’s other sons were Ibhar,* Elishua,* Eliphelet,

Context

4Ụmụ ndị ikom isii ndị a ka a mụtaara Devid na Hebrọn, ebe ọ nọ chịa dịka eze afọ asaa na ọnwa isii. Devid chịrị na Jerusalem iri afọ atọ na atọ. 5Ndị a bụkwa ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ: Shamua,* Shobab, Netan na Solomọn. Mmadụ anọ ndị a bụ ndị Batsheba nwa nwanyị Amiel mụrụ. 6Ndị ọzọ bụkwa Ibha, Elishua,* Elifelet, 7Noga, Nefeg, Jafia, 8Elishama, Eliada na Elifelet. Ha niile dị itoolu nʼọnụọgụgụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.