1 Ihe E Mere 3:4
1 Chronicles 3:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom isii ndị a ka a mụtaara Devid na Hebrọn, ebe ọ nọ chịa dịka eze afọ asaa na ọnwa isii. Devid chịrị na Jerusalem iri afọ atọ na atọ.
1 Chronicles 3:4 in English
1 Chronicles 3:4 · Berean Standard Bible
These six sons were born to David in Hebron, where he reigned seven years and six months. And David reigned in Jerusalem thirty-three years,
Context
2Nke atọ bụ Absalọm, nwa Maaka, nwa nwanyị Talmai, bụ eze Geshua.
Nke anọ bụ Adonaịja, nwa nwoke Hagit 3Nke ise bụ Shefataya, nwa Abital.
Nke isii bụ Itream, nke nwunye ya bụ Egla mụrụ. 4Ụmụ ndị ikom isii ndị a ka a mụtaara Devid na Hebrọn, ebe ọ nọ chịa dịka eze afọ asaa na ọnwa isii.
Devid chịrị na Jerusalem iri afọ atọ na atọ. 5Ndị a bụkwa ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ:
Shamua,* Shobab, Netan na Solomọn. Mmadụ anọ ndị a bụ ndị Batsheba nwa nwanyị Amiel mụrụ. 6Ndị ọzọ bụkwa Ibha, Elishua,* Elifelet,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.