1 Ihe E Mere 3:2
1 Chronicles 3:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke atọ bụ Absalọm, nwa Maaka, nwa nwanyị Talmai, bụ eze Geshua. Nke anọ bụ Adonaịja, nwa nwoke Hagit
1 Chronicles 3:2 in English
1 Chronicles 3:2 · Berean Standard Bible
the third was Absalom the son of Maacah daughter of King Talmai of Geshur; the fourth was Adonijah the son of Haggith;
Context
1Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Devid, ndị amụụrụ ya mgbe ọ nọ na Hebrọn.
Ọkpara ya bụ Amnọn, nke Ahinoam bụ nwanyị Jezril mụrụ.
Nwa ya nke abụọ bụ Daniel, onye nne ya bụ Abigel onye Kamel. 2Nke atọ bụ Absalọm, nwa Maaka, nwa nwanyị Talmai, bụ eze Geshua.
Nke anọ bụ Adonaịja, nwa nwoke Hagit 3Nke ise bụ Shefataya, nwa Abital.
Nke isii bụ Itream, nke nwunye ya bụ Egla mụrụ. 4Ụmụ ndị ikom isii ndị a ka a mụtaara Devid na Hebrọn, ebe ọ nọ chịa dịka eze afọ asaa na ọnwa isii.
Devid chịrị na Jerusalem iri afọ atọ na atọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.