Native Bible

1 Chronicles 3:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụkwa ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ: Shamua,* Shobab, Netan na Solomọn. Mmadụ anọ ndị a bụ ndị Batsheba nwa nwanyị Amiel mụrụ.

1 Chronicles 3:5 in English

1 Chronicles 3:5 · Berean Standard Bible

and these sons were born to him in Jerusalem: Shimea,* Shobab, Nathan, and Solomon. These four were born to him by Bathsheba * daughter of Ammiel.*

Context

3Nke ise bụ Shefataya, nwa Abital. Nke isii bụ Itream, nke nwunye ya bụ Egla mụrụ. 4Ụmụ ndị ikom isii ndị a ka a mụtaara Devid na Hebrọn, ebe ọ nọ chịa dịka eze afọ asaa na ọnwa isii. Devid chịrị na Jerusalem iri afọ atọ na atọ. 5Ndị a bụkwa ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ: Shamua,* Shobab, Netan na Solomọn. Mmadụ anọ ndị a bụ ndị Batsheba nwa nwanyị Amiel mụrụ. 6Ndị ọzọ bụkwa Ibha, Elishua,* Elifelet, 7Noga, Nefeg, Jafia,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.