Native Bible

1 Chronicles 23:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Izha bụ Shelomit onye mbụ.

1 Chronicles 23:18 in English

1 Chronicles 23:18 · Berean Standard Bible

The sons of Izhar: Shelomith was the first.

Context

16Ụmụ ndị ikom Geshọm bụ Shubuel, onye mbụ. 17Ụmụ ụmụ Elieza bụ Rehabaya onye mbụ. Elieza amụtaghị ụmụ ndị ikom ọzọ, ma ụmụ ndị ikom Rohabaya dị ọtụtụ. 18Ụmụ ndị ikom Izha bụ Shelomit onye mbụ. 19Ụmụ ndị ikom Hebrọn bụ Jereaya onye mbụ, na Amaraya, onye nke abụọ, Jahaziel onye nke atọ, na Jekameam, onye nke anọ. 20Ụmụ ndị ikom Uziel bụ Maịka, onye mbụ, na Ishaya, onye nke abụọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.