1 Ihe E Mere 23:19
1 Chronicles 23:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Hebrọn bụ Jereaya onye mbụ, na Amaraya, onye nke abụọ, Jahaziel onye nke atọ, na Jekameam, onye nke anọ.
1 Chronicles 23:19 in English
1 Chronicles 23:19 · Berean Standard Bible
The sons of Hebron: Jeriah was the first, Amariah the second, Jahaziel the third, and Jekameam the fourth.
Context
17Ụmụ ụmụ Elieza bụ
Rehabaya onye mbụ.
Elieza amụtaghị ụmụ ndị ikom ọzọ, ma ụmụ ndị ikom Rohabaya dị ọtụtụ. 18Ụmụ ndị ikom Izha bụ
Shelomit onye mbụ. 19Ụmụ ndị ikom Hebrọn bụ
Jereaya onye mbụ, na Amaraya, onye nke abụọ,
Jahaziel onye nke atọ, na Jekameam, onye nke anọ. 20Ụmụ ndị ikom Uziel bụ
Maịka, onye mbụ, na Ishaya, onye nke abụọ. 21Ụmụ ndị ikom Merari bụ
Mahali na Mushi
Ụmụ ndị ikom Mali bụ
Elieza na Kish
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.