1 Ihe E Mere 23:20
1 Chronicles 23:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Uziel bụ Maịka, onye mbụ, na Ishaya, onye nke abụọ.
1 Chronicles 23:20 in English
1 Chronicles 23:20 · Berean Standard Bible
The sons of Uzziel: Micah was the first and Isshiah the second.
Context
18Ụmụ ndị ikom Izha bụ
Shelomit onye mbụ. 19Ụmụ ndị ikom Hebrọn bụ
Jereaya onye mbụ, na Amaraya, onye nke abụọ,
Jahaziel onye nke atọ, na Jekameam, onye nke anọ. 20Ụmụ ndị ikom Uziel bụ
Maịka, onye mbụ, na Ishaya, onye nke abụọ. 21Ụmụ ndị ikom Merari bụ
Mahali na Mushi
Ụmụ ndị ikom Mali bụ
Elieza na Kish 22Elieza nwụrụ na-amụtaghị ụmụ ndị ikom. Ọ bụ naanị ụmụ ndị inyom ka ọ mụtara. Ụmụ nwanne nna ha, ụmụ ndị ikom Kish, lụrụ ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.