1 Ihe E Mere 23:21
1 Chronicles 23:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Merari bụ Mahali na Mushi Ụmụ ndị ikom Mali bụ Elieza na Kish
1 Chronicles 23:21 in English
1 Chronicles 23:21 · Berean Standard Bible
The sons of Merari: Mahli and Mushi. The sons of Mahli: Eleazar and Kish.
Context
19Ụmụ ndị ikom Hebrọn bụ
Jereaya onye mbụ, na Amaraya, onye nke abụọ,
Jahaziel onye nke atọ, na Jekameam, onye nke anọ. 20Ụmụ ndị ikom Uziel bụ
Maịka, onye mbụ, na Ishaya, onye nke abụọ. 21Ụmụ ndị ikom Merari bụ
Mahali na Mushi
Ụmụ ndị ikom Mali bụ
Elieza na Kish 22Elieza nwụrụ na-amụtaghị ụmụ ndị ikom. Ọ bụ naanị ụmụ ndị inyom ka ọ mụtara. Ụmụ nwanne nna ha, ụmụ ndị ikom Kish, lụrụ ha. 23Ụmụ ndị ikom Mushi bụ
Mahali, Eda na Jeremot. Ha dị ndị ikom atọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.