Native Bible

1 Chronicles 23:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ụmụ Elieza bụ Rehabaya onye mbụ. Elieza amụtaghị ụmụ ndị ikom ọzọ, ma ụmụ ndị ikom Rohabaya dị ọtụtụ.

1 Chronicles 23:17 in English

1 Chronicles 23:17 · Berean Standard Bible

The descendants of Eliezer: Rehabiah was the first. Eliezer did not have any other sons, but the sons of Rehabiah were very numerous.

Context

15Ụmụ ndị ikom Mosis bụ, Geshọm na Elieza. 16Ụmụ ndị ikom Geshọm bụ Shubuel, onye mbụ. 17Ụmụ ụmụ Elieza bụ Rehabaya onye mbụ. Elieza amụtaghị ụmụ ndị ikom ọzọ, ma ụmụ ndị ikom Rohabaya dị ọtụtụ. 18Ụmụ ndị ikom Izha bụ Shelomit onye mbụ. 19Ụmụ ndị ikom Hebrọn bụ Jereaya onye mbụ, na Amaraya, onye nke abụọ, Jahaziel onye nke atọ, na Jekameam, onye nke anọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.