Native Bible

1 Chronicles 23:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Mosis bụ, Geshọm na Elieza.

1 Chronicles 23:15 in English

1 Chronicles 23:15 · Berean Standard Bible

The sons of Moses: Gershom and Eliezer.

Context

13Ụmụ ndị ikom Amram bụ, Erọn na Mosis. Erọn ka e kewapụrụ iche, ido ya nsọ ya na ụmụ ya ruo ebighị ebi, maka ido ihe niile kachasị nsọ nsọ, ịchụ aja nʼihu Onyenwe anyị, ije ozi nʼihu ya nakwa ikwupụta ngọzị nʼaha ya ruo ebighị ebi. 14Ụmụ Mosis, onye nke Chineke ka a gụnyekọtara dịka ndị si nʼebo Livayị. 15Ụmụ ndị ikom Mosis bụ, Geshọm na Elieza. 16Ụmụ ndị ikom Geshọm bụ Shubuel, onye mbụ. 17Ụmụ ụmụ Elieza bụ Rehabaya onye mbụ. Elieza amụtaghị ụmụ ndị ikom ọzọ, ma ụmụ ndị ikom Rohabaya dị ọtụtụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.