Native Bible

1 Chronicles 23:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Geshọm bụ Shubuel, onye mbụ.

1 Chronicles 23:16 in English

1 Chronicles 23:16 · Berean Standard Bible

The descendants of Gershom: Shebuel was the first.

Context

14Ụmụ Mosis, onye nke Chineke ka a gụnyekọtara dịka ndị si nʼebo Livayị. 15Ụmụ ndị ikom Mosis bụ, Geshọm na Elieza. 16Ụmụ ndị ikom Geshọm bụ Shubuel, onye mbụ. 17Ụmụ ụmụ Elieza bụ Rehabaya onye mbụ. Elieza amụtaghị ụmụ ndị ikom ọzọ, ma ụmụ ndị ikom Rohabaya dị ọtụtụ. 18Ụmụ ndị ikom Izha bụ Shelomit onye mbụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.