Native Bible

1 Chronicles 2:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe Hezrọn nwụrụ nʼobodo Kaleb Efrata, Abija nwunye Hezrọn mụtaara ya Ashua, onye bụ nna Tekoa.

1 Chronicles 2:24 in English

1 Chronicles 2:24 · Berean Standard Bible

After Hezron died in Caleb-ephrathah, his wife Abijah bore * to him Ashhur the father * of Tekoa.

Context

22Segub mụrụ Jaịa, onye chịrị iri obodo abụọ na atọ na Gilead. 23Ma Geshua na Aram dọtara obodo Jaịa nʼagha, dọtakwa Kenat nʼagha, ya na iri obodo nta isii ndị ọzọ gbara ya gburugburu. Ndị a niile bụ ụmụ Makia nna Gilead. 24Mgbe Hezrọn nwụrụ nʼobodo Kaleb Efrata, Abija nwunye Hezrọn mụtaara ya Ashua, onye bụ nna Tekoa. 25Jerameel ọkpara Hezrọn mụtara Ram, onye bụ ọkpara ya, mụọkwa Buna, na Oren, na Ozem, na Ahija. 26Nwunye Jerameel nke abụọ, aha ya bụ Atara, mụtara Onam.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.