1 Ihe E Mere 2:25
1 Chronicles 2:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jerameel ọkpara Hezrọn mụtara Ram, onye bụ ọkpara ya, mụọkwa Buna, na Oren, na Ozem, na Ahija.
1 Chronicles 2:25 in English
1 Chronicles 2:25 · Berean Standard Bible
The sons of Jerahmeel the firstborn of Hezron: Ram his firstborn, Bunah, Oren, Ozem, and Ahijah.
Context
23Ma Geshua na Aram dọtara obodo Jaịa nʼagha, dọtakwa Kenat nʼagha, ya na iri obodo nta isii ndị ọzọ gbara ya gburugburu.
Ndị a niile bụ ụmụ Makia nna Gilead. 24Mgbe Hezrọn nwụrụ nʼobodo Kaleb Efrata, Abija nwunye Hezrọn mụtaara ya Ashua, onye bụ nna Tekoa. 25Jerameel ọkpara Hezrọn mụtara Ram, onye bụ ọkpara ya,
mụọkwa Buna, na Oren, na Ozem, na Ahija. 26Nwunye Jerameel nke abụọ, aha ya bụ Atara, mụtara Onam. 27Ram ọkpara Jerameel mụtara ụmụ ndị ikom ndị a:
Maaz, na Jamin, na Eka.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.