Native Bible

1 Chronicles 2:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ram ọkpara Jerameel mụtara ụmụ ndị ikom ndị a: Maaz, na Jamin, na Eka.

1 Chronicles 2:27 in English

1 Chronicles 2:27 · Berean Standard Bible

The sons of Ram the firstborn of Jerahmeel: Maaz, Jamin, and Eker.

Context

25Jerameel ọkpara Hezrọn mụtara Ram, onye bụ ọkpara ya, mụọkwa Buna, na Oren, na Ozem, na Ahija. 26Nwunye Jerameel nke abụọ, aha ya bụ Atara, mụtara Onam. 27Ram ọkpara Jerameel mụtara ụmụ ndị ikom ndị a: Maaz, na Jamin, na Eka. 28Ụmụ Onam mụrụ bụ Shamai, na Jada. Shamai mụkwara Nadab, na Abishua. 29Abishua na nwunye ya Abihail mụrụ Aban, na Molid.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.