1 Ihe E Mere 2:29
1 Chronicles 2:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Abishua na nwunye ya Abihail mụrụ Aban, na Molid.
1 Chronicles 2:29 in English
1 Chronicles 2:29 · Berean Standard Bible
Abishur’s wife was named Abihail, and she bore to him Ahban and Molid.
Context
27Ram ọkpara Jerameel mụtara ụmụ ndị ikom ndị a:
Maaz, na Jamin, na Eka. 28Ụmụ Onam mụrụ bụ
Shamai, na Jada.
Shamai mụkwara
Nadab, na Abishua. 29Abishua na nwunye ya Abihail mụrụ Aban, na Molid. 30Ụmụ Nadab mụrụ bụ
Seled, na Apaim. Seled nwụrụ na-amụtaghị nwa ọbụla. 31Ma Apaim mụtara Ishi.
Ishi mụrụ Sheshan, Sheshan amụtakwa Alai.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.