1 Ihe E Mere 2:30
1 Chronicles 2:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Nadab mụrụ bụ Seled, na Apaim. Seled nwụrụ na-amụtaghị nwa ọbụla.
1 Chronicles 2:30 in English
1 Chronicles 2:30 · Berean Standard Bible
The sons of Nadab: Seled and Appaim. Seled died without children.
Context
28Ụmụ Onam mụrụ bụ
Shamai, na Jada.
Shamai mụkwara
Nadab, na Abishua. 29Abishua na nwunye ya Abihail mụrụ Aban, na Molid. 30Ụmụ Nadab mụrụ bụ
Seled, na Apaim. Seled nwụrụ na-amụtaghị nwa ọbụla. 31Ma Apaim mụtara Ishi.
Ishi mụrụ Sheshan, Sheshan amụtakwa Alai. 32Jada nwanne Shamai mụtara ụmụ ndị ikom abụọ,
Jeta na Jonatan. Jeta amụtaghị nwa ọbụla,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.