1 Ihe E Mere 2:31
1 Chronicles 2:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma Apaim mụtara Ishi. Ishi mụrụ Sheshan, Sheshan amụtakwa Alai.
1 Chronicles 2:31 in English
1 Chronicles 2:31 · Berean Standard Bible
The son * of Appaim: Ishi. The son of Ishi: Sheshan. The son of Sheshan: Ahlai.
Context
29Abishua na nwunye ya Abihail mụrụ Aban, na Molid. 30Ụmụ Nadab mụrụ bụ
Seled, na Apaim. Seled nwụrụ na-amụtaghị nwa ọbụla. 31Ma Apaim mụtara Ishi.
Ishi mụrụ Sheshan, Sheshan amụtakwa Alai. 32Jada nwanne Shamai mụtara ụmụ ndị ikom abụọ,
Jeta na Jonatan. Jeta amụtaghị nwa ọbụla, 33ma Jonatan mụtara ụmụ ndị ikom abụọ:
Pelet na Zaza.
Ndị a bụ ụmụ Jerameel.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.