1 Ihe E Mere 2:33
1 Chronicles 2:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ma Jonatan mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Pelet na Zaza. Ndị a bụ ụmụ Jerameel.
1 Chronicles 2:33 in English
1 Chronicles 2:33 · Berean Standard Bible
The sons of Jonathan: Peleth and Zaza. These were the descendants of Jerahmeel.
Context
31Ma Apaim mụtara Ishi.
Ishi mụrụ Sheshan, Sheshan amụtakwa Alai. 32Jada nwanne Shamai mụtara ụmụ ndị ikom abụọ,
Jeta na Jonatan. Jeta amụtaghị nwa ọbụla, 33ma Jonatan mụtara ụmụ ndị ikom abụọ:
Pelet na Zaza.
Ndị a bụ ụmụ Jerameel. 34Sheshan mụtara ọtụtụ ụmụ nwanyị, ma o nweghị nwa nwoke.
O nwere otu ohu bụ onye Ijipt, aha ya bụ Jaha. 35O weere ada ya nwanyị nye odibo ya bụ Jaha, ka ọ bụrụ nwunye ya. Ọ mụtara ya otu nwa nwoke aha ya bụ Atai.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.