1 Ihe E Mere 2:34
1 Chronicles 2:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Sheshan mụtara ọtụtụ ụmụ nwanyị, ma o nweghị nwa nwoke. O nwere otu ohu bụ onye Ijipt, aha ya bụ Jaha.
1 Chronicles 2:34 in English
1 Chronicles 2:34 · Berean Standard Bible
Sheshan had no sons, but only daughters; but he did have an Egyptian servant named Jarha.
Context
32Jada nwanne Shamai mụtara ụmụ ndị ikom abụọ,
Jeta na Jonatan. Jeta amụtaghị nwa ọbụla, 33ma Jonatan mụtara ụmụ ndị ikom abụọ:
Pelet na Zaza.
Ndị a bụ ụmụ Jerameel. 34Sheshan mụtara ọtụtụ ụmụ nwanyị, ma o nweghị nwa nwoke.
O nwere otu ohu bụ onye Ijipt, aha ya bụ Jaha. 35O weere ada ya nwanyị nye odibo ya bụ Jaha, ka ọ bụrụ nwunye ya. Ọ mụtara ya otu nwa nwoke aha ya bụ Atai. 36Atai mụrụ Netan,
Netan mụrụ Zabad,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.