1 Ihe E Mere 2:35
1 Chronicles 2:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O weere ada ya nwanyị nye odibo ya bụ Jaha, ka ọ bụrụ nwunye ya. Ọ mụtara ya otu nwa nwoke aha ya bụ Atai.
1 Chronicles 2:35 in English
1 Chronicles 2:35 · Berean Standard Bible
Sheshan gave his daughter in marriage to his servant Jarha, and she bore to him Attai.
Context
33ma Jonatan mụtara ụmụ ndị ikom abụọ:
Pelet na Zaza.
Ndị a bụ ụmụ Jerameel. 34Sheshan mụtara ọtụtụ ụmụ nwanyị, ma o nweghị nwa nwoke.
O nwere otu ohu bụ onye Ijipt, aha ya bụ Jaha. 35O weere ada ya nwanyị nye odibo ya bụ Jaha, ka ọ bụrụ nwunye ya. Ọ mụtara ya otu nwa nwoke aha ya bụ Atai. 36Atai mụrụ Netan,
Netan mụrụ Zabad, 37Zabad amụọ Eflal.
Nwa Eflal bụ Obed,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.