Native Bible

1 Chronicles 2:37 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Zabad amụọ Eflal. Nwa Eflal bụ Obed,

1 Chronicles 2:37 in English

1 Chronicles 2:37 · Berean Standard Bible

Zabad was the father of Ephlal, Ephlal was the father of Obed,

Context

35O weere ada ya nwanyị nye odibo ya bụ Jaha, ka ọ bụrụ nwunye ya. Ọ mụtara ya otu nwa nwoke aha ya bụ Atai. 36Atai mụrụ Netan, Netan mụrụ Zabad, 37Zabad amụọ Eflal. Nwa Eflal bụ Obed, 38ma Obed mụrụ Jehu. Jehu amụọ Azaraya. 39Azaraya bụ nna Helez, Helez mụrụ Eleasa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.