1 Ihe E Mere 2:36
1 Chronicles 2:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Atai mụrụ Netan, Netan mụrụ Zabad,
1 Chronicles 2:36 in English
1 Chronicles 2:36 · Berean Standard Bible
Attai was the father of Nathan, Nathan was the father of Zabad,
Context
34Sheshan mụtara ọtụtụ ụmụ nwanyị, ma o nweghị nwa nwoke.
O nwere otu ohu bụ onye Ijipt, aha ya bụ Jaha. 35O weere ada ya nwanyị nye odibo ya bụ Jaha, ka ọ bụrụ nwunye ya. Ọ mụtara ya otu nwa nwoke aha ya bụ Atai. 36Atai mụrụ Netan,
Netan mụrụ Zabad, 37Zabad amụọ Eflal.
Nwa Eflal bụ Obed, 38ma Obed mụrụ Jehu.
Jehu amụọ Azaraya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.