Native Bible

1 Chronicles 2:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Onam mụrụ bụ Shamai, na Jada. Shamai mụkwara Nadab, na Abishua.

1 Chronicles 2:28 in English

1 Chronicles 2:28 · Berean Standard Bible

The sons of Onam: Shammai and Jada. The sons of Shammai: Nadab and Abishur.

Context

26Nwunye Jerameel nke abụọ, aha ya bụ Atara, mụtara Onam. 27Ram ọkpara Jerameel mụtara ụmụ ndị ikom ndị a: Maaz, na Jamin, na Eka. 28Ụmụ Onam mụrụ bụ Shamai, na Jada. Shamai mụkwara Nadab, na Abishua. 29Abishua na nwunye ya Abihail mụrụ Aban, na Molid. 30Ụmụ Nadab mụrụ bụ Seled, na Apaim. Seled nwụrụ na-amụtaghị nwa ọbụla.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.