1 Ihe E Mere 2:26
1 Chronicles 2:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwunye Jerameel nke abụọ, aha ya bụ Atara, mụtara Onam.
1 Chronicles 2:26 in English
1 Chronicles 2:26 · Berean Standard Bible
Jerahmeel had another wife named Atarah, who was the mother of Onam.
Context
24Mgbe Hezrọn nwụrụ nʼobodo Kaleb Efrata, Abija nwunye Hezrọn mụtaara ya Ashua, onye bụ nna Tekoa. 25Jerameel ọkpara Hezrọn mụtara Ram, onye bụ ọkpara ya,
mụọkwa Buna, na Oren, na Ozem, na Ahija. 26Nwunye Jerameel nke abụọ, aha ya bụ Atara, mụtara Onam. 27Ram ọkpara Jerameel mụtara ụmụ ndị ikom ndị a:
Maaz, na Jamin, na Eka. 28Ụmụ Onam mụrụ bụ
Shamai, na Jada.
Shamai mụkwara
Nadab, na Abishua.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.