Native Bible

1 Chronicles 2:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Segub mụrụ Jaịa, onye chịrị iri obodo abụọ na atọ na Gilead.

1 Chronicles 2:22 in English

1 Chronicles 2:22 · Berean Standard Bible

Segub was the father of Jair, who had twenty-three cities in the land of Gilead.

Context

20Hua mụrụ Uri, Uri mụtara Bezalel. 21Mgbe Hezrọn gbara iri afọ isii, ọ lụrụ ada Makia onye mụtaara ya Segub. Makia bụ nna Gilead. 22Segub mụrụ Jaịa, onye chịrị iri obodo abụọ na atọ na Gilead. 23Ma Geshua na Aram dọtara obodo Jaịa nʼagha, dọtakwa Kenat nʼagha, ya na iri obodo nta isii ndị ọzọ gbara ya gburugburu. Ndị a niile bụ ụmụ Makia nna Gilead. 24Mgbe Hezrọn nwụrụ nʼobodo Kaleb Efrata, Abija nwunye Hezrọn mụtaara ya Ashua, onye bụ nna Tekoa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.