1 Ihe E Mere 2:20
1 Chronicles 2:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Hua mụrụ Uri, Uri mụtara Bezalel.
1 Chronicles 2:20 in English
1 Chronicles 2:20 · Berean Standard Bible
Hur was the father of Uri, and Uri was the father of Bezalel.
Context
18Kaleb nwa Hezrọn lụrụ ụmụ nwanyị abụọ, Azuba na Jeriọt. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a
Jesha, Shobab na Adọn. 19Mgbe Azuba nwụrụ, Kaleb lụrụ nwunye ọzọ. Aha ya bụ Efrat, onye mụtaara ya Hua. 20Hua mụrụ Uri, Uri mụtara Bezalel. 21Mgbe Hezrọn gbara iri afọ isii, ọ lụrụ ada Makia onye mụtaara ya Segub. Makia bụ nna Gilead. 22Segub mụrụ Jaịa, onye chịrị iri obodo abụọ na atọ na Gilead.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.