1 Ihe E Mere 2:18
1 Chronicles 2:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kaleb nwa Hezrọn lụrụ ụmụ nwanyị abụọ, Azuba na Jeriọt. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a Jesha, Shobab na Adọn.
1 Chronicles 2:18 in English
1 Chronicles 2:18 · Berean Standard Bible
Caleb son of Hezron had children by his wife Azubah and by Jerioth. These were the sons of Azubah: Jesher, Shobab, and Ardon.
Context
16Ọ mụkwara ụmụ nwanyị abụọ site nʼaka nwunye ya,
ndị aha ha bụ Zeruaya na Abigel. Zeruaya mụrụ Abishai, na Joab, na Asahel. 17Abigel, nwunye Jeta onye Ishmel mụrụ Amasa. 18Kaleb nwa Hezrọn lụrụ ụmụ nwanyị abụọ, Azuba na Jeriọt. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a
Jesha, Shobab na Adọn. 19Mgbe Azuba nwụrụ, Kaleb lụrụ nwunye ọzọ. Aha ya bụ Efrat, onye mụtaara ya Hua. 20Hua mụrụ Uri, Uri mụtara Bezalel.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.