1 Ihe E Mere 2:16
1 Chronicles 2:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ mụkwara ụmụ nwanyị abụọ site nʼaka nwunye ya, ndị aha ha bụ Zeruaya na Abigel. Zeruaya mụrụ Abishai, na Joab, na Asahel.
1 Chronicles 2:16 in English
1 Chronicles 2:16 · Berean Standard Bible
Their sisters were Zeruiah and Abigail. And the three sons of Zeruiah were Abishai, Joab, and Asahel.
Context
14Nke anọ bụ Netanel,
nke ise bụ Radai, 15nke isii Ozem,
nke asaa Devid. 16Ọ mụkwara ụmụ nwanyị abụọ site nʼaka nwunye ya,
ndị aha ha bụ Zeruaya na Abigel. Zeruaya mụrụ Abishai, na Joab, na Asahel. 17Abigel, nwunye Jeta onye Ishmel mụrụ Amasa. 18Kaleb nwa Hezrọn lụrụ ụmụ nwanyị abụọ, Azuba na Jeriọt. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a
Jesha, Shobab na Adọn.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.