1 Ihe E Mere 2:17
1 Chronicles 2:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Abigel, nwunye Jeta onye Ishmel mụrụ Amasa.
1 Chronicles 2:17 in English
1 Chronicles 2:17 · Berean Standard Bible
Abigail was the mother of Amasa, whose father was Jether * the Ishmaelite.
Context
15nke isii Ozem,
nke asaa Devid. 16Ọ mụkwara ụmụ nwanyị abụọ site nʼaka nwunye ya,
ndị aha ha bụ Zeruaya na Abigel. Zeruaya mụrụ Abishai, na Joab, na Asahel. 17Abigel, nwunye Jeta onye Ishmel mụrụ Amasa. 18Kaleb nwa Hezrọn lụrụ ụmụ nwanyị abụọ, Azuba na Jeriọt. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a
Jesha, Shobab na Adọn. 19Mgbe Azuba nwụrụ, Kaleb lụrụ nwunye ọzọ. Aha ya bụ Efrat, onye mụtaara ya Hua.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.