1 Ihe E Mere 2:19
1 Chronicles 2:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Azuba nwụrụ, Kaleb lụrụ nwunye ọzọ. Aha ya bụ Efrat, onye mụtaara ya Hua.
1 Chronicles 2:19 in English
1 Chronicles 2:19 · Berean Standard Bible
When Azubah died, Caleb married Ephrath,* who bore to him Hur.
Context
17Abigel, nwunye Jeta onye Ishmel mụrụ Amasa. 18Kaleb nwa Hezrọn lụrụ ụmụ nwanyị abụọ, Azuba na Jeriọt. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a
Jesha, Shobab na Adọn. 19Mgbe Azuba nwụrụ, Kaleb lụrụ nwunye ọzọ. Aha ya bụ Efrat, onye mụtaara ya Hua. 20Hua mụrụ Uri, Uri mụtara Bezalel. 21Mgbe Hezrọn gbara iri afọ isii, ọ lụrụ ada Makia onye mụtaara ya Segub. Makia bụ nna Gilead.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.