1 Ihe E Mere 2:15
1 Chronicles 2:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nke isii Ozem, nke asaa Devid.
1 Chronicles 2:15 in English
1 Chronicles 2:15 · Berean Standard Bible
Ozem sixth, and David seventh.
Context
13Nwa nwoke mbụ Jesi mụrụ bụ
Eliab; nke abụọ bụ Abinadab,
nke atọ bụ Shimea. 14Nke anọ bụ Netanel,
nke ise bụ Radai, 15nke isii Ozem,
nke asaa Devid. 16Ọ mụkwara ụmụ nwanyị abụọ site nʼaka nwunye ya,
ndị aha ha bụ Zeruaya na Abigel. Zeruaya mụrụ Abishai, na Joab, na Asahel. 17Abigel, nwunye Jeta onye Ishmel mụrụ Amasa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.