Native Bible

1 Chronicles 2:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nke anọ bụ Netanel, nke ise bụ Radai,

1 Chronicles 2:14 in English

1 Chronicles 2:14 · Berean Standard Bible

Nethanel fourth, Raddai fifth,

Context

12Boaz amụta Obed, Obed amụọ Jesi. 13Nwa nwoke mbụ Jesi mụrụ bụ Eliab; nke abụọ bụ Abinadab, nke atọ bụ Shimea. 14Nke anọ bụ Netanel, nke ise bụ Radai, 15nke isii Ozem, nke asaa Devid. 16Ọ mụkwara ụmụ nwanyị abụọ site nʼaka nwunye ya, ndị aha ha bụ Zeruaya na Abigel. Zeruaya mụrụ Abishai, na Joab, na Asahel.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.