Native Bible

1 Chronicles 14:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Elishama, Beeliada na Elifelet.

1 Chronicles 14:7 in English

1 Chronicles 14:7 · Berean Standard Bible

Elishama, Beeliada,* and Eliphelet.

Context

5Ibha, Elishua, Elpelet, 6Noga, Nefeg, Jafia, 7Elishama, Beeliada na Elifelet. 8Mgbe ndị Filistia nụrụ na eteela Devid mmanụ ị bụ eze ndị Izrel niile, ha pụrụ nʼigwe ha ịchọ ya. Ma Devid nụrụ maka ya, jikere pụọ izute ha. 9Ma ndị Filistia bịara, bukọrọ ihe niile dị na Ndagwurugwu Refaim.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.