Native Bible

1 Chronicles 14:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Noga, Nefeg, Jafia,

1 Chronicles 14:6 in English

Context

4Ndị a bụkwa aha ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ: Shamua, Shobab, Netan, Solomọn, 5Ibha, Elishua, Elpelet, 6Noga, Nefeg, Jafia, 7Elishama, Beeliada na Elifelet. 8Mgbe ndị Filistia nụrụ na eteela Devid mmanụ ị bụ eze ndị Izrel niile, ha pụrụ nʼigwe ha ịchọ ya. Ma Devid nụrụ maka ya, jikere pụọ izute ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.