1 Ihe E Mere 14:8
1 Chronicles 14:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ndị Filistia nụrụ na eteela Devid mmanụ ị bụ eze ndị Izrel niile, ha pụrụ nʼigwe ha ịchọ ya. Ma Devid nụrụ maka ya, jikere pụọ izute ha.
1 Chronicles 14:8 in English
1 Chronicles 14:8 · Berean Standard Bible
When the Philistines heard that David had been anointed king over all Israel, they all went in search of him; but David learned of this and went out to face them.
Context
6Noga, Nefeg, Jafia, 7Elishama, Beeliada na Elifelet. 8Mgbe ndị Filistia nụrụ na eteela Devid mmanụ ị bụ eze ndị Izrel niile, ha pụrụ nʼigwe ha ịchọ ya. Ma Devid nụrụ maka ya, jikere pụọ izute ha. 9Ma ndị Filistia bịara, bukọrọ ihe niile dị na Ndagwurugwu Refaim. 10Devid jụrụ Chineke ase sị, “Ọ bụ m gaa buso ndị Filistia agha? Ị ga-enyefe ha nʼaka m?”
Onyenwe anyị zara sị ya, “Gaa, aga m enyefe ha nʼaka gị.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.